Jude Nnam – Aga M Eje N’Altar (Mp3 Download, Lyrics)

Jude Nnam – Aga M Eje N’Altar Mp3 Download, Lyrics.

Jude Nnam – Aga M Eje N’Altar Mp3 Download

Download Mp3

My Money

Video: Aga M Eje N’Altar by Jude Nnam

Aga M Eje N’Altar Lyrics by Jude Nnam

Aga m eje n′altar nara ahu Kristi
Ahu Dinwenu Jesu Kristi n’i nenye ndu
O Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n′i di uto
Nri Oma!

K’anyi jee n’altar, nara ahu Kristi rie (Nri Oma)
Jee, n′agam anara ahu Krisiti rie (Nri Oma)
Je–su–mo– (Nri Oma)
Kri–sti n′idi uto
Nri Oma!

Kristi kwuru si, abum achicha ndu
Abum achicha ndu
Nke si n’eligwe bia n′uwa
Onye obula riri yabu achicha g’enwe ndu ebighebi
Onye obula riri yabu achicha g′adi ndu okpu, Nri oma
Kristi n’akpom oku n′agam azaa

Aga m eje nara ahu Kristi
Aga m eje n’altar nara ahu Kristi
Ahu Dinwenu Jesu Kristi n’i nenye ndu
O Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n′i di uto
Nri Oma!

  As The Deer (Mp3 Download, Lyrics)

K′anyi jee n’altar, nara ahu Kristi rie (Nri Oma)
Jee, n′agam anara ahu Krisiti rie (Nri Oma)
Je–su–mo– (Nri Oma)
Kri–sti n’idi uto
Nri Oma!

Dinwenu kwuru si, “abum ndu
Abum mbilite n′onwu, abum ndu
Onye obula kwere na mu, ogaghi anwu anwu
Oburu n’onwuru anwu, o g′adi ndu ozo,
Nri oma
Kristi n’akpom oku n’agam azaa

Aga m eje nara ahu Kristi
Aga m eje n′altar nara ahu Kristi
Ahu Dinwenu Jesu Kristi n′i nenye ndu
O Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n’i di uto
Nri Oma!

K′anyi jee n’altar, nara ahu Kristi rie (Nri Oma)
Jee, n′agam anara ahu Krisiti rie (Nri Oma)
Je–su–mo– (Nri Oma)
Kri–sti n’idi uto
Nri Oma!

O buru na unu eriri ahu mo
O buru na unu anughi obara mo
Unu a m′enwenata ndu n’ime unu
Okwu Jesu, achicha n’enye ndu, Nri oma
Kristi n′akpom oku n′agam azaa

Aga m eje nara ahu Kristi
Aga m eje n’altar wee nara ahu Kristi
Ahu Dinwenu Jesu Kristi n′i nenye ndu
O Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n’i di uto
Nri Oma!

  Jude Nnam - Go In Peace (Mp3 Download, Lyrics)

Aga m eje nara ahu Kristi
Aga m eje n′altar wee nara ahu Kristi
Ahu Dinwenu Jesu Kristi n’i nenye ndu
O Ahu Dinwenu, Jesu Kristi n′i di uto
Nri Oma!

Leave a Comment