Jude Nnam – Chinecherem (Mp3 Download, Lyrics)

Jude Nnam – Chinecherem Mp3 Download, Lyrics.

Jude Nnam – Chinecherem Mp3 Download

Download Mp3

My Money

Video: Chinecherem by Jude Nnam

Chinecherem Lyrics by Jude Nnam

Na mgbe, na mgbe k’am n’akwado (mgbe nile eeh)
I bia nye gi ekele
Na mgbe, na mgbe k’am n’akwado
I bia tuoro gi mma mma
Ma mgbe nile otu ihe adachiere mo
Odiba kwazie o
Odiba, I bia tuoro gi mma mma
Mana Chukwu eeh (o mezugo tata)
Abiago mo (Odogwu k’ibu)
Chinecherem o
I bia tuoro gi mma mma
Egwu oma k’am ji bia
Ukwe k’am ji bia n’iru gi
Chinecherem o
I bia tuoro gi mma mma

Bianu nara ekele
Bianu nara otito (Chineke eeh)
Chukwu mo
Egwu na nkwa k’am ji bia
(Agam aturu gi mma mma)
Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye)
Ihe onyinye bu so mma
K’am ji bia n’iru gi
Chinecherem oo

Chukwu goziri mo
Chukwu huru mu n’anya
O n’elekota mo
O n’echekwaba mo
(K’anyi tuoro ya mma mma)
O gini ka m ji aso ngongo
I kele ya, bia jaa ya mma
Onyenwem, Chineke mo doo
(Chinemerem oo ghara)
Chinecherem oo
Ewel’iwe
Chukwu mo (nara), doo,
Obughi nchezo
Ihe I n’emere mo
Anam echeta ha
Onyenwem (nara) doo,
Obughi nchezo

  Abinci Alheri (Mp3 Download, Lyrics) - Sir Jude Nnam

Bianu nara ekele
Bianu nara otito (Chineke eeh)
Chukwu mo
Egwu na nkwa k’am ji bia
(Agam aturu gi mma mma)
Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye)
Ihe onyinye bu so mma
K’am ji bia n’iru gi
Chinecherem oo
Ufodu mmadu
No n’asu ude n’ime ulo ogwu
N’ime anya mmiri
Ma Chineke wepuru m ha
(K’anyi tuoro ya mma mma)
O gini ka m ji aso ngongo
I kele ya, bia jaa ya mma
Onyenwem, Chineke mo doo
(Chinemerem oo ghara)
Chinecherem oo
Ewel’iwe
Chukwu mo (nara), doo,
Obughi nchezo
Ihe I n’emere mo
Anam echeta ha
Onyenwem (nara) doo,
Obughi nchezo

Bianu nara ekele
Bianu nara otito (Chineke eeh)
Chukwu mo
Egwu na nkwa k’am ji bia
(Agam aturu gi mma mma)
Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye)
Ihe onyinye bu so mma
K’am ji bia n’iru gi
Chinecherem oo
Ufodu ndi puru ije
Udele eriela anu ha, oo
Ufodu ndi gara njem
Nwannem, odighi nke lotara
(K’anyi tuoro ya mma mma)
O gini ka m ji aso ngongo
I kele ya, bia jaa ya mma
Onyenwem, Chineke mo doo
(Chinemerem oo ghara)
Chinecherem oo
Ewel’iwe
Chukwu mo (nara), doo,
Obughi nchezo
Ihe I n’emere mo
Anam echeta ha
Onyenwem (nara) doo,
Obughi nchezo

  Maverick City Music - Promises (Mp3 Download, Lyrics)

Bianu nara ekele
Bianu nara otito (Chineke eeh)
Chukwu mo
Egwu na nkwa k’am ji bia
(Agam aturu gi mma mma)
Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye)
Ihe onyinye bu so mma
K’am ji bia n’iru gi
Chinecherem oo
Nsogbu mu bu na m’enweghi ego
Ego uwa o n’eju ago?
Nsogbu mu bu na m’enweghi akwa
Nwannem, agbadi m oto?
(K’anyi tuoro ya mma mma)
O gini ka m ji aso ngongo
I kele ya, bia jaa ya mma
Onyenwem, Chineke mo doo
(Chinemerem oo ghara)
Chinecherem oo
Ewel’iwe
Chukwu mo (nara), doo,
Obughi nchezo
Ihe I n’emere mo
Anam echeta ha
Onyenwem (nara) doo,
Obughi nchezo

Bianu nara ekele
Bianu nara otito (Chineke eeh)
Chukwu mo
Egwu na nkwa k’am ji bia
(Agam aturu gi mma mma)
Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye)
Ihe onyinye bu so mma
K’am ji bia n’iru gi
Chinecherem oo

Leave a Comment