K’anyi Jee N’ulo Chukwu (Mp3 Download, Lyrics) Catholic Song

Jude Nnam – K’anyi Jee N’ulo Chukwu Mp3 Download, Lyrics.

K’anyi Jee N’ulo Chukwu Mp3 Download

Download Mp3

My Money

Video: K’anyi Jee N’ulo Chukwu by Jude Nnam

K’anyi Jee N’ulo Chukwu Lyrics by Jude Nnam

CHORUS:
Sop: E nwere m anuri ogem nuru ka ha n’ekwu si: $ k’anyi jee n’ulo
Chukwu, n’ulo Chineke Nna mo o, ulo Chukwu. D$
Alto: O–di m’uto o ka ha n’ekwu u; $ k’anyi jee n’ulo Chukwu, n’ulo
Chineke Ewoo, Ulo Chukwu. D$
Tenor: Enwere m anuri ogem nuru ka ha n’ekwu si: $ K’anyi jee nu–
n’ulo Chineke e Nna mo o, Ulo Chukwu. D$
Bass: O–di m uto o o – o di m uto, $ K’anyi jee n’ulo Chineke mo o o
o, Ulo Chukwu. D$

VERSES:

E – – nwere m anuri oge m nuru ka ha n’ekwu si: K’anyi jee nu
n’ulo Chukwu -u. Ngi bu Jerusalem, anyi nozi n’onu’zo ama gi.

Ewuru Jerusalem dika oke obodo kwusiri ike, dika oke obodo
kwusiri ike. Ebe ahu ka mba nile n’aga; mba nile nke Dinwenu.

  Jude Nnam - Chinecherem (Mp3 Download, Lyrics)

K’anyi jee n’ulo Chukwu, Ulo Chukwu R**
Nihi ihunanya nke umunne m…R**
Na ndi enyi m ana m’ekwu si…R**
Udo, udo, udo diri gi…R**
N’ihi ihunanya m nwere maka ulo nke Dinwenu…R**
Aga m ario mak’odimma gi…R**

Leave a Comment