Advertisement
Music

Umu Obiligbo – Oga Police ft. Zoro (Mp3, Lyrics, Video)

Oga Police by Umu Obiligbo ft. Zoro (Mp3, Lyrics, Video)

Advertisement
Umu Obiligbo - Oga Police (Mp3, Lyrics, Video)

Download Oga Police Mp3 by Umu Obiligbo ft. Zoro

Download mp3

Video: Oga Police by Umu Obiligbo ft. Zoro

Oga Police Lyrics by Umu Obiligbo ft. Zoro

Anyi si Lagos anata
Wee puta na Benin
Police kwusi anyi anyi wee kwusi
Ha we kpoo mu m wee bia
O wee juo m kedu ife m na-alu
M si ya na m na-etiri Igbo bu Igbo Egwu
Ana m achokwanu okwu brother
Ana m atuwanu oru Oga
O si mu raru ya phone my
Na mu na-aturiri oru brother
M raru ya phone my
Odalu massage guba
Wee gusisia ya we bia
Juba m kedu ife m na-aru
M si na m na-etiri Igbo bu Igbo Egwu
Egwu m ji eri ife brother
Egwu m ji eri ego Oga
O we jusia m ajuju
Jurisia ya m we kpo ya brother
Okw’ ijuru m kedu ife m na-aru
M we kowalu gi oga
Aga m añubazi iyi brother
Biko nyezienu m phone mu
Ka munwa waluzia aka Oga
K’o na-obu ajo ife ka m na-eme
Ebe m na-ekwu okwu
Onye police ama mu ura

  Zoro - Ayo'm Ft. Phyno, Mr Eazi, Chike, Umu Obiligbo (Mp3, Lyrics, Video)
Advertisement

Leave a Reply

Your email address will not be published.