KCee – Cultural Praise Vol 2 (Mp3, Lyrics)

Cultural Praise by KCee Ft Okwesili Eze Group Vol 2 Mp3, Lyrics.

Download Cultural Praise Mp3 by KCee Ft Okwesili Eze Group Vol 2

Download Mp3

My Money

The Nigerian music artiste and song writer KCEE has collaborated with the Okwesili Eze Group from the east side to bless us with this gospel praise and worship song titled “Cultural Praise“. It’s a song medley of lots of popular worship songs.

Cultural Praise Lyrics by KCee Ft Okwesili Eze Group Vol 2

mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa
m ga ekele ya, n’ihe omere, o siri m uzo ndu
nzo nzoputa, nma nma Jesus Onye ebere
M g’asi ya mma mma, Anyi ga-asi mma mma
E money si ya mma mma
Mma mma Jesus onye ebere

Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga eche we ma atu si obu ya yiri ya
Chimo

  Kcee - Cultural Vibes (Akwa Uwa) (Mp3 Download, Lyrics)

Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga eche we ma atu si obu ya yiri ya

Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene

Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo

Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo

Eligwe na to kwa ya
Eligwe si na Chukwu dinma
Awu na otutu
Onwa na abali

Kpankpan do nke igwe
Ha nile si na Chukwu di mma
(?) obara sa njo
Bianu ka anyi ye ya ekele

  Kcee - Cultural Vibes (Mp3 Download, Lyrics)

E- Money ka anyi ye ya otito
Odi nma

Leave a Comment