Onyinye Di Nma (Mp3 Download, Lyrics) – Sir Jude Nnam

Sir Jude Nnam – Onyinye Di Nma Mp3 Download, Lyrics.

Onyinye Di Nma Mp3 Download by Sir Jude Nnam

Download Mp3

My Money

Onyinye Di Nma Lyrics by Sir Jude Nnam

CHORUS
(Sop & Alto):
Umu Chineke gaa n’iru, gaa nye Chineke iheoma; O bu Chineke bu Onye
nwe onyinye di mma. Umu Chineke, gaa n’Altar Chineke, O bu Chineke bu Onye nwe
onyinye gi.
Tenor: gaa n’iru nye Y’onyinye; nye Ya – Onyinye di mma
Gaa n’altar, altar nke Chukwu; nye Ya – Onyinye gi.
Bass: Gaa n’iru Nna, nye Ya onyinye di mma; O bu Ya nwe onyinye umu Chineke
Gaa n’iru Nna, nye Ya onyinye di mma, O bu Ya nwe onyinye gi.

Interlude before every verse: (Bass): Umu Chineke, (alto, tenor and bass): Gaa n’iru
Nna, nye Ya Onyinye di mma.

[Verse 1] by sop and alto follow:
So Ngi Chukwu, by Onye di mma Bass and tenor background: Turu m tum etc
So Ngi bu Eze ker’uwa nile in all verses.
So Ngi Chukwu, bu Onye onyinye,
O Chineke biko nar’onyinye anyi.

  You are My All in All (Mp3, Lyrics, Video)

[Verse 2]
So Ngi Chukwu na’gozi ndi Gi
Mgbe nile, n’ebe nile
Nara Chukwu, onyinye ndi Gi
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 3]
Na Ngi Chineke k’obi m gbabara
O Chukwu ji ndu, n’onyinye nile
Ihe nile m nwere si n’aka Gi
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 4]
Otutu ndi mmadu ji ngala
Mebie onyinye I nyere ha
Ma gozie, Chineke, onyinye ndi nke Gi
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 5]
Ego n’enyere ndu aka
O bughi isi ndu, o bughi ndu n’onwe ya
Onye Chukwu goziri, kele Chi ya
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 6]
Aku n’uba m bu Chukwu nwe ha
A ga m eji haa, we jere Chi m ozi
Maka na onye n’enye ka O n’enye mmaji
O Chineke biko nar’onyinye anyi

Leave a Comment